Taa bụ Afọ, ahịa anyị ga-aga taa bụ AVỌ-EMUDO. Ahịa Avọ (Afọ) Emudo dị n’Emudo-Nenwe nke dị n’Okpuru Ọchịchị Anịnri nke Enugwu Steeti. Ihe e jiri mara ahịa Avọ-Emudo bụ anụ jaki.   A na-esi Steeti dịgasị n’Ugwu Awụsa dịka Kebbi nakwa Katsịna ebute ya bụ anụma n’Avọ-Emudo ebe aRead More →

Onye ji aha otu ndọrọ ndọrọ All Progressives Grand Alliance (APGA) na nhọpụta Sineti mpaghara Anambra Central Senatorial, Ichie Viktọ Umeh, echeworo Mịnista na-ahụ maka ọrụ, Dọkịnta Kris Ngige, ka ọ gbaa alụkwaghịm n’ọrụ ya dịka mịnịsta bịa ka ha chịpụ ya na ya bụ nhọpụta. Umeh gwara ya bụRead More →

Ndị ọchịchị Naịja Delta sitere na steeti Delta, Bayelsa, Rivas, Edo, Kros Rivas, Ondo na Ákwà Ibom nọ ụnyaahụ boo gọọmenti etiti ebubo ihe mere ọnọdụ enweghị nchekwa ji kawanye njọ site na-izite ndị agha kwa mgbe kwa mgbe n’akụkụ ahụ. Ndị ọchịchị a ndị gbakọrọ ụnyaahụ na Warri, steetiRead More →

ABỤJA – Sinetọ Enyinnaya Abaribe na-anọchite anya mpaghara Ndịda Abịa(Abịa South) n’ụlọ Nzuko Sineti ma bụrụkwa otu onye na ime madụ atọ naara Mazị Nnamdị Kanụ, onyeisi otu Indigenous Peoples of Biafra (IPOB) a na-efu efu n’akaebe n’ụlọikpe etinyela akwụkwọ n’ụlọikpe ka ndi Agha Naịjiriya kwụọ ya Nde Naịra IriRead More →

  N’ụbọchị Satodee, Onyeisiala Hayiti Jovenel Moïse, nakwa nwunye ya bụ Martine tinyekwara Onowu mba ahụ bụ Jack Guy Lafontant, sonyere na mmemme Haut du Cap, nke eji eme ncheta narị afọ abụọ n’iri n’anọ nke Ọgụ  Vertières,  bụ ọgụ wetara ala Hayiti nnwere onwe n’abalị mbụ nke ọnwa JenuwarịRead More →

Dọkịnta  Aleksị Ifeanyichukwu Ekwueme, onye jibu ọkwa dịka osote onyeisiala Naịjiriya anwụọla. Site n’ozi nke ezinụlọ ya wepụtara nke nwanne ya nwoke, Igwe Laz Ekwueme nke na-achị Oko dị n’Anambara Steeti tinyere aka kwuru na ọ nwụrụ n’ụlọ-ọgwụ dị na Lọndọn n’elekere iri nke abalị Sonde.   Ozi a hụRead More →

Otu onye ọnụ na eru n’okwu n’otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị APC  ma bụrụkwa onye gabụrụ Ụlọ Nzụkọ Omebeiwu Naịjiriya nke nta, Ọkaiwu Uche Onyeagọcha eboola Gọvanọ Rochas Okorọcha ebubo ịchọ ịchị Imo Steeti ugboro atọ site na itinye ọgọ ya nwoke ma bụrụkwa onowu ya dịka Gọvanọ n’afọ 2019. KaRead More →

Igwe Nnaemeka Achebe, Obi nke Onịcha, bụ ya tụghapụrụ okwu a gbara ọkpụrụkpụ ụnyahụ, na mmemme Chinua Achebe International Conference  nke mbụ ya nke ndi chịkọbara ya bụ ogige Institute of African Studies nke Mahadum Naịjiriya, Nsụka.   Dịka Igwe Achebe siri kwu, Ndigbo dịbụrịị tupu oge Achebe dere banyere ya, wereRead More →