36 Comments

  1. ọhia na asọ nkata ya epụkwala ero




    0



    0
  2. ọhia ogwu mara ọkụkọ mmadụ anaghi aba ya




    0



    0
  3. oke ulọ kwara oke nọ na ọhia na ngwugwu ogiri nọ na anya ọkụ




    0



    0
  4. Ahu riaba ahu, umu anu akpaghariba n’ohia.




    0



    0
    1. Agu riaba ahu, umu anu akpaghariba n’ohia




      0



      0
    2. Okuko siri na o nweghi onye huru ihe o ga-eri tinye isi n’ohia.




      0



      0
    3. Nkakwu buru anu oriri,ndi mbu bara ohia nta gara igburu ya.




      0



      0
    4. Dinta akpachapughi anya, o soro ukwu mgbada baa ajo ohia.




      0



      0
    5. Agwo nile toro ogologo, Mana enwere Eke nwe ohia.




      0



      0
  5. Chi jinahu udele, o rahu n’ohia.




    0



    0
  6. Nkwukwu nkwukwu ka mbe ji aga n’ohia ka ya ogo




    0



    0
  7. Ohia na enwe di na Mma,ohia ji amuru enwe uru.




    0



    0
  8. Etuo dibia Oke aha,o buo mgborogwu n’ajo ohia




    0



    0
  9. Ohia ejughi eju, anaghi amuta enwe




    0



    0
  10. N’ohia a batara bute ozu nza abuo,mara na ihe na-egbu nza bi na ya.




    0



    0
  11. Onye huchara uzo si ohia nwere ihe na-achu ya oso n’ogologo uzo.




    0



    0
  12. Ofeke muta ita atu, osisi di na ohia agwu.




    0



    0
  13. Kama ihe di na oku agaghi eghe, nku di n’ohia gwu.




    0



    0
  14. A tuoro omaru, omaru mana atuoro ofeke, o fenye isi na ohia.




    0



    0
  15. Ogwumagala si na ya agaghi eji Maka na ohia na agba oku were hapu ije ngala ya na aga.




    0



    0
  16. A chuo achutaghi,a agaghi arahu n’ ohia.




    0



    0
  17. O bu onye bara na ohia ka ohia na ezo.




    0



    0
  18. Ohia nwere ebu nwee anu,ndi agha ezuola Oke na ya




    0



    0
  19. Agu bata ulo, Oke na ohia, ngwere na ohia




    0



    0
  20. O bu anu kara obi na- ebi n’ ohia achalla




    0



    0
  21. Oke no n’ulo gwara nke no na ohia na azu no na ngiga.




    0



    0
  22. Enwe adighi ako na nnukwu ohia.




    0



    0
  23. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Nnaemeka 9, Ifeoma Orabasili 12, Chidebelu 6, Chinonso 4. Ya bụ LỌLỌ IFEỌMA ỌRABASỊLỊ eturuwo ugo. Bikonu, onye ọhụrụ ọbụla gbasiri mbọ ike ga -enwetakwa ihe nrite iji gbaa ndi ọhụrụ ume




    0



    0
  24. Author

    Ya bu LOLỌ IFEỌMA ỌRABASỊLỊ eritewo ego ekwentị NARỊ NAỊRA ISE (N500)




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.