27 Comments

  1. Mberede nyiri dike, ma mberede ka e ji ama dike.




    0



    0
  2. E buru n’ihu, o ka n’azu;e buru n’azu, o ka n’ihu;e buru n’etiti, o tigbuo dike




    0



    0
  3. Nkwucha abughi ujo kama o hu ebube dike




    0



    0
  4. Onwu dike nwuru bu ndi n’ochi ndi n’akwa




    0



    0
  5. Onwu gburu dike nweta ofeke odogbuo ya adogbuo




    0



    0
  6. Dike kwa ukwara egwu ga ejide ndi iro ya




    0



    0
  7. Ejighi ike araghi ura




    0



    0
  8. Kama ihere (shame) ga eme dike(odogwu) ihe ike eme




    0



    0
  9. Ikuku eburugo dike foro oji n’ike




    0



    0
  10. Dimkpa bee akwa ka nwanta orimili agba dike n’anya




    0



    0
  11. Ejiri ike gbujie ji ehunata ala choo odu ya




    0



    0
  12. Egbue dike n’ogu ulo ubochi ogu achoba dike




    0



    0
  13. Ubochi amuru dike na mba ka amuru ibe ya




    0



    0
  14. Iru dike na amu mma nko




    0



    0
  15. Ebutere dike ogu nulo ma onoghi o dika obu ujo




    0



    0
  16. Ike adighi ogu oburu ujo




    0



    0
  17. Ana achu mbe nike o ga efe elu?




    0



    0
  18. Ozi zikwa dike amuru na mba na aba mba na onwere dika ozo amuru na mba iwe naru afo




    0



    0
  19. Dike naabo amuru na mba ofu ga akariri ibe ya




    0



    0
  20. Ugboro abuo ka ekwe nakpo dike…okpo ya na ndu…okpo ya n’onwu.




    0



    0
  21. Egbuo dike l’ọgụ ụlọ, ụbọchị ọgụ achọwa dike




    0



    0
  22. Ahụ dike na-eme ọgụ, e metụrụ ya aka n’isi mma




    0



    0
  23. Anaghị agba ọgụ nwa na a hụrụ ịke




    0



    0
  24. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Oriaku Ọrabasịlị 4, Mazị Ọhaefesi 18, Nwa-ada Chioma 5. Ya bụ Mazị OLISA OHAEFESI tuuru ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.