23 Comments

  1. nne ewu na ata agbara umu ya na ele ua anya n’ọnụ




    0



    0
  2. ebe nwata na ebe akwa arụ aka,nne ya anọghi ya nna ya anụrọ ya




    0



    0
  3. Nwa ewu hulata ala, ọ ñụta nne ya ara




    0



    0
  4. Onye nne ya anọghịzị anaghị ele anya ihe ahịa




    0



    0
    1. gbam! nkea banyere ọfụma hoohaa. mba udọgụ onye nna




      0



      0
  5. Okwu agwara nwa nwere nne, ka nwa na-eweghị nne ji amara ihe.




    0



    0
  6. Nne awo si na di atoka utọ, ya jiri luta nke ya kworo ya n’azu.




    0



    0
  7. Nwa ovu na-eto, ọ di ka ọ ga-aka nne ya




    0



    0
  8. Nwa nza na eto odika o ga aka nne ya




    0



    0
  9. Nwa ewu nehulata ala aቨu nne ya ara




    0



    0
  10. Nwa agu n’egbu ikpere abuo n’ala aቨu nne ya ara




    0



    0
  11. Nne nwanyi jere be dibia k’ahuru punariri…o si onye dibia n’obukwa fancha k’o jiri bia o.




    0



    0
  12. Nne gbakaria di ya n’uzo ihe akaeme di ya eme ya.




    0



    0
  13. Agaghim eji maka aguru were si na isi ede ka isi nnem




    0



    0
  14. Nne nwanyi adiaka nka n’egwu o maara agba.




    0



    0
  15. Ana esite na nwa okuko rata nne ya




    0



    0
  16. Nne were aka nri tie nwata ihe ya welukwa aka ekpe kpohachite ya




    0



    0
  17. Ugwu muta ngbaji ukwu nne nwanyi amuta agakata akwusi.




    0



    0
  18. Nne nwanyi muru nwa nkpunkpu maata etu osi akwo ya n’azu.




    0



    0
  19. Obu oso di nwayo ka nne nwanyi gbabara jide ara ya aka




    0



    0
  20. Ajo Nne were ego ya zuta nri agbatobi anuru onu ya




    0



    0
  21. Onweghi onye ga asi na ofe nne ya tere adighi uto.




    0



    0
  22. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Mazi Nnaemeka Ibe 4, Mazi Mba Udọgụ 2, Mazi Olisa Ọhaefesị 12, Oriakụ Ify Ọrabasịlị 1. Ya bụ, MAZỊ OLISA ỌHAEFESỊ (Nwata okeney kwụ na-azụ 1 na hoo!haa!!) e mekwaala ya ọzọ




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.