Asa, i gbugo m!

Spread the love

Ihe a bu  Luvi-Luvi ndi OMATA

Bikonu,  kedu ihe kara nwa agbogho a obi o ji chochaa onye o ga abu ya na ya o buru onye a dika  onye Mekaniki?

Image may contain: 2 people, people sitting

“Asa,i gbugo m!” Ihe a ka odogwu a na-agwa asa a no ya n’apata ukwu.

“Nwanne, n  ga-eri gi gwo gwo” ka asa na-agwakwanu ya.

Nwokorobia unu huru ebea bu Bukana, odogwu na-ewu ewu na Mgbuka Obosi. O nwekwara umu agbogho ndi ozo ya na ha na-adi na mma

Nwa agbogho a bukwanu Amanda, nwata akwukwo na Mahadum UNIZIK.

Nke bu eziokwu bu na nwamadi a, na ego o ji ka nke otutu “umu guy” kpopuru nti, kpuru trauza n’ike na-eme “Ye men!”

Amanda na Bukana, onye na-aghogbu ibe ya?

Onye o bula kwuo uche

 

 

3 Comments

  1. O nweghi onye ga aghogbu Ibe ya. Nke nwoke ga enweta ihe o nacho nke nwanyi enwetekwa ihe ochoro, hoo! haa!!




    0



    0
  2. Ha abuo gbara onye naba, onye naba. Onweghi onye ghogburu ibe ya hoohaa




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.