Maịk Ejeagha nke obere

Spread the love

Mmemme ụbọchị Omenala ndi ụlọ akwụkwọ Kings High school dị n’Emene, Enugwu mere n’abalị iri n’asaa nke ọnwa Maachị afọ a. Obere Maazị Chukwuebuka Nweze bụ onye gụrụ “OMEKA AGỤ”, egwu ochie dike n’egwu Igbo bụ Maịk Ejeagha nke ọma iji mee ọhaneze bịara ebe ahụ obi ụtọ

Leave a Reply

Your email address will not be published.