ORIE NWICHEKU

Spread the love

Taa bu ORIE. Anyi gara ahia ORIE NWICHEKU di na Okohia, Isiekenesi nke no n’Okpuru Ochichi Ndida Ideato (Ideato South).

Ahia ahu na mgbede ubochi orie nile. Ndi na-abia ahia ahu na-esi obodo di iche iche n’ime Isiekenesi.

Ihe di mkpa a na-enwetakwa n’ahia ahu bu mmanya ngwo. Ndi obodo a na anuta mmanya nke oma.

Ihe ndi ejiri mara ahia ahu gunyere ngwa nri dika egwusi, akpu, oka nakwa okwukwo nri.

I choro iga ahia Orie Nwicheku nke di n’Okohia, Isiekenesi, i ga agafe obodo a na-akpo Dikenafai bu isiobodo okpuru ochichi Ndida Ideato

1 Comment

  1. Tata bu afor , ebe m ga azu tata bu afor igwe ogidi nke di na okpuru ochichi idemmili na Anambra steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihi na ahia ahu di nso na ose , otutu ndi ahia na ebukwa ngwa ahia ha aga ebe ahu. Nkea mere ka ngwa ahia dika Akwa, akpukpo ukwu, erimeri na adi olu ala na ahia ahu. Erimeri dika ji, azu, isha di onu Mma na ahia ahu Maka mmiri Naija nke di ya nso.




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.