AFỌ ỤGBỌỌKA

Spread the love

AFỌ ỤGBỌỌKA bụ ahịa dị n’Ugbọọka nke dị n’Okpuru Ọchịchị Nkanu East n’ime Enugwu Steeti.

Ihe akacha enweta n’ahịa ahụ bụ osikapa nke ndi obodo ahụ na-akọpụta nke ukwuu. Ihe ndi ọzọ na -adị nke ukwuu bụkwa ihe ndi a na-akọpụta n’ugbo dịka akpụ, ji, ede nakwa ọna.

Obodo ndi ha n’Ụgbọoka gbara agbata obi gụnyere Amagụnze, Mburumbu, Nuume nakwa Nara.

A na enwetakwa ngwa ejiri aka mebe dịka epete nakwa ute ebe ahụ.

1 Comment

  1. Ka anyi ga afo Ufuma Nke di na Okpuru ochichi Orumba North. Ihe putakachara ihe n’ahia ahu bu Abacha nshisha ya bu Abacha Nkpo eberee ebee. Yanakwa mmanu Abacha eji agba ncha Abacha . Ana enweta kwa ihe dika Unere , akwu Nakwa Akpu ayoro ayo ,Ede uri ya na udiri akwukwo Nri di iche iche dika Ugu, onugbu,akwukwo okoti nakwa Oha . Obodo ya na Ufuma ha gbara gunyere Ndikelionwu, Ajali, Inyi, Enugwu-Aboh, Awa ,Akpugo-eze nakwa Rizarve .




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

twenty − twelve =