NTỊ Spread the love NTỊ Share this:Click to share on Twitter (Opens in new window)Click to share on Facebook (Opens in new window)Click to share on Google+ (Opens in new window) Related 2017-12-04
Agwa nti ma nti anughi mgbe aga egburu Isi nti esoro
0
0
Nti na ańu ihe abughi ma oha ka okpu ata
0
0
Onye too nti n’ala onu uria Danda
0
0
onye isi ike na ahụ ihe ọkụ ji nti oke eme
0
0
ụkpana okpoko gburu, nti chiri ya
0
0
igbo si na okwu bu Ọnye nwere nti ya nụrụ
0
0
Ka anyi kele onye nti chiri, ma elu anụghi, ala ga anụ.
0
0
Ijiji nti ike na eso ozu aba nâ ili.
0
0
ọkụkọ nti ike n’anụ nti na ite ofe
0
0
ụkana nti ike na anụ ihe ṅ’afọ ọkụkọ
0
0