13 Comments

  1. A naghi e ji ukwu abuo ehe ogwe




    0



    0
  2. Ihe dabara n’mmiri, ukwu ka eji a cho ya




    0



    0
  3. Ukwu jie agu mgbada a biara ya ugwo




    0



    0
  4. Ukwu na-ga wara wara, anya na-ahu zam zam na-ele ya




    0



    0
  5. A chuwa agbo oma nke ojo gbagide oso o da jie ukwu.




    0



    0
  6. afọ ekweghi ụkwụ zue ịke




    0



    0
  7. ana ekwu n’ọkụkọ amanye ọnụ, ọ chiri ukwụ abuọ wụnye




    0



    0
  8. mmiri aṅaghi eri onye ọhughi ukwu ya




    0



    0
  9. agwọ enweghi ụkwu ma ọ na ari elu




    0



    0
  10. ọna aka mma ikwọ mmiri mgbe ọ ka nọ na ọba ukwu




    0



    0
  11. onye isị tufue udara ọzọtara na ukwụ, onye ga enye ya ọzọ?




    0



    0
  12. ejighi ukwụ abụọ ele omimi mmiri




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.