AFỌ IGWE OGIDI

Spread the love

Taata bụ Afọ , ebe m ga- azu tata bu AFỌ-IGWE OGIDI nke di na okpuru ochichi Mgbago Ugwu Idemmili (Idemmili North) na Anambara Steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihi na ahia ahu di nso na ose , otutu ndi ahia na ebukwa ngwa ahia ha aga ebe ahu. Nkea mere ka ngwa ahia dika akwa, akpukpo ukwu, erimeri na adi olu ala na ahia ahu. Erimeri dika ji, azu, isha di onu ala n’ahia ahu maka Osimiri Naija nke di ya nso.

 

ORABASILI MARY IFEOMA

Leave a Reply

Your email address will not be published.