1 Comment

  1. Vuum! Vuum! Ebe ka anyi na aga? Ugbo eburu anyi Jebe Nkwo Nnewi .Nnewi di na Anambra steeti Okpuru ochichi ya bukwa Nnewi. Ahia Nkwo Nnewi bu Nnukwu ahia Ebe ana ere Ogba tum tum nakwa akuku Ogba tum tum na Odida anyanwu Afrika .Esi Mba di iche iche na Afrika dika Cameruon,Togo, NiJel nakwa otutu ebe di iche iche na Niajiria abia ahia ahu. Ihe kpatara nkea bu maka na enwere Ulo mmeputa ihe di iche iche na Obodo a bu Nnewi. I ga enweta kwa udiri mmanu Ugbo ala di iche iche ma nwetekwa ya n’onu ala na ahia ahu . Obodo gbara Nnewi gburu gburu gunyere Nnobi, Ozubulu, Ihiala ,Ukpo, Uga wdg




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.