Afor Uvume

Spread the love

Taa bu afor, afor Uvume, afor igwe ogidi, afor Nanka,Afor ogbu,afor Nnobi dwgz. Afor m na-azu taa bu afor Uvume, agara izuta mgbaduga, ojoko, abacha, mmanu ncha, akwukwo nri, dwgz. Esi obodo di iche iche dika Umunze, Ndikelionwu, Ajali, Akpu dwgz abia ahia ahu. Nke taa bu ndi Akwa kacha agba aka ahia Maka I zutara umuaka Akwa nkili(Christmas cloth).

Leave a Reply

Your email address will not be published.