Akwa, Uwe, Ogodo

 

Akwa, Uwe, Ogodo

16 Comments

  1. Okwa mmadu nwe Ogodo ewu n’ata.

  2. Akwa ruo inyi, a suo ya asu, agaghi aghafu ya aghafu

  3. Adighi asi ozu laa na akwa adiroo

  4. Ukwu na ama ogodo adiro mma igba oto

  5. Ndi oru yi nkirika ogodo ekwero anyi mara ndi bu ndi ara

  6. Akwa kpuchiri oto

  7. Onye yiri nkirika ogodo agwa ya nkirika okwu

  8. Onye yi azu akwa yi azu okwu

  9. Nwata erughi eru mara ogodo…ikuku kue oburu ya na ogodo

  10. Ọgọdọ ga-eru nwoke ebe o ruru ibe ya

  11. isi akwa adịghịzị n’ebe e kechiri ya

  12. ọhụ (ike) onye ọzọ na-aka akwa

  13. Nwanyị bitere akwa ebite anaghị agbasi egwu ike n’ọgbọ

  14. ỌGBỤGBA OKWE: Mazi Chidi Ezeh 1, Nwa-ada Chioma 5, Mazi Ohaefesi 7. MAZI OLISA ỌHAEFESỊ eturuwo ugo

Leave a Reply

Your email address will not be published.