32 Comments

  1. 1)Ala adighi mma bu uru ndi nze
    2)okuko nyuo ahu ala achu ya oso
    3)isi akwu dara no Ala emetula aja
    4) Nwoke ofu Anya bu onye isi ala na ala ndi isii




    0



    0
  2. Agbara aka nazo ala onye ji gana konye ji n’ala




    0



    0
  3. O buru na achucha aja ma ahughi udele i mara na ihe mere n’ala ndi muo.




    0



    0
  4. Ngwere si n’elu daa n’ala,siri etughi ya,ya eto onwe ya.




    0



    0
  5. Onye n’ala adagbugo onye no n’elu “aru”




    0



    0
    1. Onye no n’ala adagbugo onye no n’elu




      0



      0
  6. Onye no ala nso adighi atu ujo odida.




    0



    0
  7. aga zota godu ala wee zoba ebe aga atoo ute




    0



    0
  8. adighi azo ala azo maka na i zokaria ala,ala azoba onwe ya.




    0



    0
  9. adighi azo ala azo nighi na azokaria ala,la azoba onwe ya.




    0



    0
    1. Nnaa Ichikwa oku…daalu




      0



      0
  10. Ala adighi emebi emebi




    0



    0
    1. Author

      Mba, nkea abụghị ilu, hoo!haa!!




      0



      0
  11. 1. Ala adighi agwu agwu
    2. Adighi ebu ala ebu
    3. Elu akaghi aka ala akaghi aka




    0



    0
  12. Onye rie onwe ya otu aka ya ga aputariri elu ala




    0



    0
    1. Author

      Onye lie onwe ya, ọ bụghị onye rie onwe ya




      0



      0
  13. Onye no n’ala adighi atu ujo odida




    0



    0
  14. Ihe okenye no n’ala hu nwata rigoro elu o gaghi ahu ya




    0



    0
  15. Ihe si n’elu daa n’ala adighi echigha azu




    0



    0
  16. Agbisi adighi agba ala…maka na oburu na agbisi gbaa ala ya na onye aburu nwanne?




    0



    0
  17. Onye ji mmadu n’ala ji onwe ya




    0



    0
  18. Akika amaghi oke ala




    0



    0
  19. Nwoke nwanyi n’afuru oja n’eji ukwu awuba n’ala ndi mmuo




    0



    0
  20. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Mazi Chidi Ezeh 4, Mazi Chukwudi Okeke 13, Mazi Olisa Ohaefesi 7. MAZI CHUKWUDI OKEKE eturuwo ugo. Mazi Okeke biko zitere anyi akara ekwenti gi maka inweta ihe nrite ego ekwenti gi




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

17 − ten =