1.mmiri doro n’eju doro nwa nkita.
2.mmiri zocha,anwu ga awa.
3.ndu mmiri ndu azu.
4.oke soro ngwere ma mmiri,o kocha ngwere o ga kocha oke.
5.ihe soro anya ya gba mmiri o gaghi agba obara.
0
0
6.mmiri mara ugo asawo ugo ahu
7.mmiri oku na egbu mbe
8.Awo bu odogwu na mmiri abughi na mmiri oku
0
0
9.oyimiri(mmiri) adighi ata ata
0
0
Oke mmiri adighi ata ata.
0
0
10.mmiri adighi azu
0
0
Author
????
0
0
mmiri enwe io
0
0
12.anu bu uzo na anu mmiri oma.
13.mmadu agaghi ano na mmiri nsha aba ya anya
0
0
14.agbako aka nyuo ma-mmiri ogba ufufu
0
0
Nkata mmadu abuo kpara adighi eyi mmiri
0
0
onye huru oke osimiri (mmiri) ghara iti nkpu…odi na azu ulo be nna ya?
0
0
O bu onye oke osimiri (mmiri) huru ukwu ya ka o n’eri
0
0
Mmiri riri enyi ka mbe huru waa npara….o ga awu ya awu ka o ga amafe ya amafe?
0
0
Onye kunyelu onye-obia mmiri nyere ya oji
0
0
Onye si na uwa zuru ya oke…ya were nkata kute mmiri
0
0
Mmiri ebughi ogbe na uje…o ga-ebu ya na ula
0
0
O bu mmiri mere ncha jiri gba ufufu
0
0
Asaba ikpere ukwu ka osi eji oji i mara na mmiri na cha di n’ulo ga-agwu.
0
0
I ga ado efi n’ike i ga ቨuo mmiri mana i gaghi eme ya n’ike ka o ቨuo mmiri
0
0
Udele si na mmiri amaka ya na afoa…afo ozo o ga aruta ulo?
0
0
mmiri mara ugo asa go ugo aru
0
0
Ebee ka egbugbere jebere mmiri ji ama eze?
0
0
mmiri si n’elu ada adighi echigha azu
0
0
Ihe osoro mmiri zoo…anwu ga achariri
0
0
ndigbo adighi agbaso mmiri na orughi ala.
0
0
mmiri siri na ya enweghi nso,ya mere o ji ezo be onye ukwu na ezo be onye nta
0
0
17.ka ngwuru be onye haa ka ka mmiri na ezoro ya..
0
0
Author
Ilu nkea mere nkaja, hoo!haa!!
0
0
18.Onye bu nnu adighi ama mmiri
0
0
19.Onye amaghi ebe mmiri bidoro maba ya agaghi ama ebe obiri.
0
0
20.Onye ji nkata ga ikute agaghi eku mmiri lata
0
0
Ọ ka mma ịkwọ mmiri mgbe ọ nọ n’akụ ọkpa
0
0
Ndụ mmiri ndụ azụ, azụ anwụla ma mmiri atala
0
0
Chukwu kere akụ oyibo ga ekunye ya mmiri ọ ga-anwụ

Mmiri ga-eju awọ ọnụ
0
0
Ite anaghị eghe n’otu nta mmiri ( mmiri taa, agbanyekwuo mmiri, ite ewere ghee)
0
0
ỌGBỤGBA OKWE: Mazị Chukwudi Okeke 18, Mazi Olisa Ọhaefesi 15, Mazi Mba Udogu 5. MAZI CHUKWUDI OKEKE eturukwala ugo ọzọ. Ụmụ Nwanyị, unu anọzịkwaya eeee?
0
0
Hoo Haa dalu nu…..08053684301
0
0