33 Comments

  1. Uzo di Mma, aga ya ngwa n’abo.




    0



    0
  2. Uzo nwanyi abughi uzo nwa.




    0



    0
  3. Osisi kwuchiri uzo n’eri ube Mma.




    0



    0
  4. Agwa nwa ogbenye uzo esi -aba ogaranya, o si ka ya hakwa ka ya ha.




    0



    0
  5. Onye a na -edu n”ama, na-ebu uzo.




    0



    0
  6. Onye isi adighi edu onye isi i beya




    0



    0
    1. onye isi adighi edu onye isi ibeya uzo




      0



      0
      1. Author

        Nnaa, nke a abụghị ilu maka ụzọ, hoo!haa!!




        0



        0
  7. Onye buru chi uzo onye ahu agbagbuo onwe ya n’oso




    0



    0
  8. anu bu uzo na-anu mmiri oma.




    0



    0
  9. otu mkpuru anya m ji ahu uzo efulaghigo m.




    0



    0
  10. onye Nnaya na edunye ohi na eji ukwu agbawa uzo




    0



    0
  11. agaghi arapu uzo tinye isi n’ofia




    0



    0
    1. Author

      Mbanụ, “eje ala bụ isi ije”




      0



      0
  12. Onye chi ya na edu uzo adighi efu uzo




    0



    0
  13. Onye ajuju adighi efu uzo




    0



    0
  14. Nwa nnunu na agba egwu n’uzo nwere ihe na akuru ya egwu no nime ofia




    0



    0
  15. Nwanyi gbakaria di ya nuzo ihe ka eme di ya emee ya




    0



    0
  16. E nweghi uzo esi eje onicha odi mfe




    0



    0
  17. agbaghi azu-uzo owelle ngba o naghi echi




    0



    0
  18. Onye gaba nuzo nyuchie nsi uzo o nataba o ga-ezute ijiji




    0



    0
  19. dimkpa abuo naga nuzo ofu onye ga akariri ibe ya




    0



    0
  20. Ajo oyi bara nofia gbuo kpom putazie nuzo juba obu onye gburu?




    0



    0
  21. Onye buru chi ya uzo ogbagbuo onwe ya n’oso




    0



    0
  22. onye n:aga n’uzo n’etiti abali marakwa na ozuteghi mmadu na o ga-ezute mmuo




    0



    0
  23. Uzo di mma agaa ya nga naabo




    0



    0
  24. Uzo esi eri ego adiro ka uzo esi akpata ya




    0



    0
  25. Nwata akwo nazu amaghi na uzo di anya




    0



    0
  26. o ji nwayo aga n’uzo bu ogwu ogwu adighi emeru ahu




    0



    0
  27. O bughi onye bu uzo gbaba na ebu uzo eru.




    0



    0
  28. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Oriaku Orabasili 5, Mazi Okeke 9, Mazi Ohaefesi 12




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.