1 Comment

  1. Na ahia nke taa ebe anyi ga azu bu Eke Oko. Oko bu Nnukwu Obodo nke di na Okpuru ochichi Orumba North nke steeti Anambra. Ana ere ihe di iche iche na ahia ahu dika Akwu, Unere, Anu Ehi, akwukwo Nri di iche iche, UKWA, okpa ntucha, uwe/akwa nakwa ihe ndi ozo di iche iche .Obodo ndi gbara Oko gburu gburu gunyere :Amaokpala, Nanka Ekwulobia, Ndiowu, Ndikelionwu wdg




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

8 − seven =