Gọvanọ Taraba adọọla aka na ntị maka ndi na-achọ ịwakpo steeti ahụ

Spread the love

 

Taraba governor warns on plot to attack state

Jalingo:  Gọvanọ Darius Ishaku nke  Taraba Steeti nọrọ ụnyahụ were kwuo na-enwere otu na-achọ ịwakpo steeti ahụ.

O kwuputara nke a mgbe ọ na-emeghe Mmemme Omenala Taraba na Jalingo

Ka osinadị, Gọvanọ a akpọghị okwu ahasite na ịkpọ aha ndi a ọ sị na ha na-achọ ịwakpo steeti ya. Mazị Ishaku kọwakwara na ndi ọrụ nchekwa  ekeela nkwụcha iji megide mwakpo ọbụla.

Ọ kpọkukwara ndi steeti ahụ ka ha mụrụ anya dịka azụ ma gbakwaa ama maka onye ọbụla gara ije a na-enyo enyo.

Gọvanọ ahụ kọwakwara na obi dị ya ụtọ etu otu egwu omenala di iche iche si na mpaghara nile na steeti ahụ siri werec pụta n’uju maka ya bụ mmemme.

Leave a Reply

Your email address will not be published.