NRI/ORIRI/ERIMERI

NRI/ORIRI/ERIMERI

19 Comments

  1. Nwata kwuocha aka o soro ogaranya rie NRI

  2. Ihe soro agu di n’ala umu anumanu nwa agu agaghi eji ahihia were mee NRI

  3. Onye ya na ekwensu na eri NRI n’ofu efere ga eji ogologo ngazi

  4. NRI adighi ako n’obi ogaranya

  5. Ihe ORIRI o bula eji bia kele Arusi bu NRI nwa dibia

  6. Nku di na mba n’eghere mba NRI

  7. aghara ndu kpa aku onye iro enwere ORIRI

  8. Ihe bu NRI na bee otu onye nwere onye o bu nsi na beya.

  9. Apata nri, a mata ikenga (aka nri) mbe

  10. O nweghi ihe erichara aguu ya laa

  11. Kama iricha dachie uzo, ka m buru onu laa

  12. Nwata kwoo aka, o soro ogaranya rie nri

  13. Okuko hapu kwom kwom, o were gini zuo umu ya nri?

  14. aka nri kwuo aka ekpe,aka ekpe akwuo aka NRI

  15. Onye kpara nku aruru di kporo ngwere oku NRI.

  16. kama onu riwegoro ORIRI/NRI ga akwusi iri nke eiriwebeghi nwe ndidi

  17. Author

    OGBUGBA OKWE: Mazi Chukwudi Okeke 11, Mazi Mba Udogu 5. MAZI CHUKWUDI OKEKE eturuwo ugo uzo. Ugbua, o tozuwo dika ỌKAIBE ILU hoo!haa!!

  18. Dalu maka ugo puru iche unu chinyere m…Okaibe Ilu.

Leave a Reply

Your email address will not be published.