37 Comments

  1. Ogbu isi anaghi ekwe ka onye jii nma soro ya n’azu




    1



    0
  2. Osisi nochiri uzo na-eri ube nma




    0



    0
  3. Uzo di nma a gaa ya nga abuo




    0



    0
  4. Eleekata ma ahughi ihe a ga gwa nwata mara nma a sii ya gwojirsiri ga baa




    0



    0
  5. Osisi dichiri uzo gana eri ube mma




    0



    0
  6. Ejighi mma-ekwu eyi ochi agha egwu




    0



    0
  7. Onye rapu ihe oji ama mma, mma ya aruo




    0



    0
  8. uzo maa mma agaa ya nga naabo




    0



    0
  9. ogbu mma n’ala .na mma




    0



    0
  10. Mma-ekwu adighi atu anu nwuru anwu egwu




    0



    0
  11. Ogbu mma adighi ekwe k’ewelu mma fee ya azu




    0



    0
  12. Onye ara siri na onweghi ihe o ga agwa onye ji MMA aga ya nazu kama mgbe o choro isi.




    0



    0
  13. Acho ima ihe eriri ajuo MMA ekwu




    0



    0
  14. Nwa enwe amaghi MMA mana o ka bu mkpuru anya nne ya..




    0



    0
  15. ukwu n’ama ogodo adighi MMA i gba oto.




    0



    0
  16. nwata di MMA,o buru ome ka nna ya,o joo njo o buru oyiri nne ya.




    0



    0
  17. Ọ na adi mma ka ebute ozu Nwamba (Pussy cat)
    n’ama okuko, karia ibute ozu okuko n’ama
    Nwamba.




    0



    0
  18. Nwata n’eri aku akpara akpa,o si na MMA aku bu n’onu




    0



    0
  19. Ike na di MMA na okorobia




    0



    0
  20. Onye ji MMA adighi abaso onye ji egbe ogu




    0



    0
  21. Achoba MMA ekwu ahughi ajuba ihe ejire ya mee ikpeazu




    0



    0
  22. A choba MMA ma ahughi/afughi ajuba ese ihe eriri




    0



    0
  23. MMA ugo adighi eme mgbacha nihi mma ya di ya na aru




    0



    0
  24. Onye ji MMA choro igbu agwo ga ekee nkwucha




    0



    0
  25. Ihe eji ama onye olu ugbo bu ojighi MMA o jiri ogu




    0



    0
  26. Ezi enyi ka ajo nwanne MMA




    0



    0
  27. Ome MMA na e mere onwe ya,ome njo na e mere onwe ya




    0



    0
  28. Okuko hapu mma gburu ya, o na-atugoro ite olu




    0



    0
    1. Author

      Nne, nkea esoghizi n’ilu unyahu




      0



      0
  29. OGBUGBA OKWE: Mazi Chukwudi Okeke 19, Nwa-ada Chioma 1 , Mazi Olisa Ohaefesi 8, Mazi Stephen Ogbuabia 5. MAZI CHUKWUDI OKEKE emekwaala ka o si-eme. Nwoke digodu egwu na itu ilu, hoo!haa!! Bikonu, onye ga-echere ya aka mgba




    0



    0
  30. Dalu……mana ka m juo….a na akari ihe nrite nihi ahubeghi m ihe nrite nke unyahu nke m ritere na ILU gbasara NRI




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.