42 Comments

  1. Onwu egbughi ji abana..omecha o ga-epu ome




    0



    0
  2. Onwu egbughi nwata akwukwo omecha o ga-abu onye nkuzi




    0



    0
  3. 1. onwu ama enyi
    2. onwu aso-anya
    3. onwu ama-eze
    4. onwu atu-egwu
    5. Onwu ama-ogaranya




    0



    0
  4. Onwu egbuo ka aturu aka




    0



    0
  5. Ura fere izu aburugo onwu




    0



    0
  6. Onwu gburu dike nweta ofeke odogbuo ya adogbuo




    0



    0
  7. Onwu dike nwuru bu ndi n’ochi ndi n’akwa




    0



    0
  8. Onwu nwa n’egbu nne




    0



    0
  9. Adighi asi onye bu ozu lata nnoo kama aru mere




    0



    0
  10. Onye bekaria akwa onwu enyi ya nwanyi odika obu ya gburu ya




    0



    0
  11. o kwanu oria ka ana agwo agwo, adighi agwo onwu agwo




    0



    0
  12. Onwu gburu udele meere ibe ya ihe oma




    0



    0
  13. Onwu bata nga, nga ajuo oyi




    0



    0
  14. onye si n’ihe eji akwa ozu di ya mma ya nwurunu ka akwa ya




    0



    0
  15. Onwu na egbu nwa nkita adighi ekwe ya anu isi nsi




    0



    0
  16. Onwu bu ugwo mmadu nile ji




    0



    0
    1. Author

      Mba, ị tụtaghị ya. “ỌNWỤ BỤ ỤGWỌ EJI ALA”




      0



      0
  17. Onwu ama onye ukwu onwu ama onye nta




    0



    0
  18. Ura na eju onye nwuru onwu afo




    0



    0
  19. Onwu gburu o garanya na egbukwa ogbenyi




    0



    0
  20. onwu egbuo ka ana aturu ya aka.




    0



    0
  21. Onye na ekweghi ka o ha ubochi o ga anwu onwu eburu ya gafee bee nna ya




    0



    0
  22. utu/amu adighi eke onye nwuru onwu/anwu




    0



    0
  23. Onye gwuru onye aka ya di ocha onunu onwu ga daba nime ya o nwere mkpochi




    0



    0
    1. Chukwudi Okeke ji ekwe nti ozo tuo ilu a.




      0



      0
  24. Ji eji chuo aja n’anwughi onwu ga epuriri ome.




    0



    0
    1. o buru na onwu egbughi ji eji chuo aja,o ga epu ome




      0



      0
      1. Author

        Ehee! Nkea bụ ilu ndi ichie. Ọkaibe ilu, ndewo!




        0



        0
  25. okuko si na ihe o jiri buru na o na anu mmiri o na elili anya elu bu maka na onwu na egbu si n’elu abia




    0



    0
  26. emesia bu onwu na egbu onye nganga




    0



    0
  27. Chi onye adighi n’izu, onwu anaghị egbu ya.




    0



    0
  28. O buru na onwu egbughi nwoke,otu ubochi o zute iheoma




    0



    0
  29. odogwu abughi ubochi onwu biara




    0



    0
  30. Onyeara enweghi uloakwa (sympathizers) naani ubochi onwu
    ya.




    0



    0
  31. ajadu abughi aha eji luta nwanyi kama o bu aha onwu di guru ya




    0



    0
  32. ewu onwu gburu n’oba ji abughi agu gburu ya




    0



    0
  33. o ji oso agbakwuru ogu amaghi na ogu bu onwu




    0



    0
  34. tupu gi na nwanyi ajadu ebido enyi juo ya onwu gburu di ya




    0



    0
  35. onye ahugho nwuo (onwu) onye ahugho elie ya




    0



    0
  36. Nkita di ndu ka odum onwu gburu mma/nkita di ndu ka odum nwuru anwu mma




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.