17 Comments

  1. Ndu mmiri ndu AZU,mmiri atana ma AZU anwuna




    0



    0
  2. Aghara ndụ kpaa akụ, onye iro erie




    0



    0
  3. ndụ mmiri, ndụ azụ. Mmiri atala ma azụ anwụla




    0



    0
  4. Ndu buru akpa, mmadu adia na anwu anwu.




    0



    0
  5. Nkponkpo ndu kakwanu nkponkpo onwu mma




    0



    0
  6. Osisi nuru n’aga egbu ya kwuru ofu ebe…mana mmadu nuru na aga egbu ya gbaba oso ndu ya




    0



    0
  7. Anyi aga esu ndu oku?




    0



    0
  8. Onye anabara ndu ya…ya loo ya n’afo




    0



    0
  9. Aghara NDU kpa aku onye iro enwere oriri




    0



    0
  10. ahara ndu kpa aku onye iro eri




    0



    0
  11. onye uju ji ndu ya na kwa nke onye ike ogu ya




    0



    0
  12. o di ndu ga eme ihe o choro




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.