ORIE NOMEH

Spread the love

Taa bụ Orie. A gbara m ụzọ gaa ORIE NOMEH ga zụta osikapa na mmanụ nri maka ekerismesi.

Nomeh dị n’okpuru ọchịchị Nkanụ East. Ọ dibebere Nenwe nakwa Ụgbaawka. E nwekwara ọdụ Ụgbọ oloko n’ebe ahụ.

Mmanụ nri na-adị egwu. A makwara ha ama maka ịkọpụta osikapa

Leave a Reply

Your email address will not be published.