14 Comments

  1. onye ndidi na-eri azụ ukpoo




    0



    0
  2. Erigbuo onye nganga, a kpọọ ya onye ọma




    0



    0
  3. Kama m ga-eriju afọ dachie ụzọ, ka m buru ọnụ




    0



    0
  4. ọkụkọ sị na ya na-atụgbụ atụgbu were eri




    0



    0
  5. Nwata rie awọ, ọ jụ anụ




    0



    0
  6. Nwata rie ihe o ji mụrụ anya, ụra abịa




    0



    0
  7. Ajụghị ajụ eri na-ebute arịaghị arịa anwụ




    0



    0
  8. Ọ tara amụ ebili jim ji ibi ụgwọ




    0



    0
  9. otu onye siere ọha, ọha erichaa mana ọha siere otu onye, ọ gaghi erichanwu




    0



    0
  10. nwanyị bu ibe ya ụzọ siwe ite (nri) na-aka ya enwe mkpọmkpọ ite




    0



    0
  11. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Nwa-ada Chioma 8, Mazi Mba Udogu 3. NWA-ADA CHIOMA abụrụla onye mbụ turu ugo n’Asọmmpi ilu nke afọ a




    1



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.