Taa bụ ORIE NDỌKỊ. Ndọkị dị n’Okpuru Ọchịchị ỤKwa East nke Abịa Steeti. Obodo ahụ dịdebere osimiri. N’ihi ya ndi Ndọkị bụ ndi ọkụ azụ nakwa ndi na-akpọ ụgbọ mmiri nke ọma.
Orie Ndọkị bụ nnukwu ahịa e nwere na mpaghara ebe ahụ. Ihe a na-enwetekarị n’ahịa ahụ gụnyere azụ dị iche dịka ọkpọ nakwa asa.
N’oge gara aga, ahịa bụbu ebe a na-agba mgbere ohu
Актуальные новости в России
0
0