Onye ogbuanụ sụgburu ibe ya n’Enugwu

Spread the love

Enugwu: Otu onye ogbuanụ, Maikel Kịngslị, ejirila mma sụgbuo onye otu ya bụ,  Ifeanyi Egwuagu . Nke a mere ụnyahụ n’ebe Artisan, Ogui, Enugwu.

 

Onye a lara mbọ ka ejiri karama akụwara akụwa were sugbuo ya mgbe ọ na-egbo ọgụ n’etiti Mazị Kịnslị  na onye ogbuanụ ọzọ bụ Ogidi.

Ọnụ na-ekwuru ndi Uweojii n’Enugwu Steeti bụ Ebere Amaraizu kwuru na nke a mere mgbe onye otu ya jụrụ ịzụnyekwu onye ogbu ọchụ a mmanya n’ọdụ mmanya.

 

 

Chaị, ọ dị mwute bụ otu mmanya siri taa isi nwoke mmadụ n’ime afọ ọhụrụ a!

21 Comments

Leave a Reply

Your email address will not be published.