18 Comments

  1. Agwawa ntị ma ya anụghị,egbuwe isi egburu ntị




    0



    0
  2. Agbakata Eze nkịtị, ekpuru nkata/ekete n’isi gwa ya okwu.




    0



    0
  3. Ka ahụ n’anya ka mgbọ jiri tụọ Enwe n’isi.




    0



    0
  4. Nwata ụkwụ njenje ka okenye isi awọ ihe mara




    0



    0
  5. Atụọla ọmara ya amara, atụọla ofege ya efenye isi n’ọhịa.




    0



    0
  6. Ahapụ otule nyuru ahụrụ,akụọ isi ọkpọ




    0



    0
  7. Ọbụrụ na ịtaa m arụ n’ike ịsọghị nshị, mụ ataa gị arụ n’isi agaghịm asọ ntutu isi




    0



    0
  8. Isi na isi ha bụ n’ọnụ, ma mmadu ka ibe ya




    0



    0
  9. Onye tụọ Chukwu okwute, ọzewe isi ya




    0



    0
  10. Isi buru ibu anaghị ezenwu ọkpọ




    0



    0
  11. Isi Ehi anaghị agbọ n’ite




    0



    0
  12. Nma dị nkọ, anaghị enwe ezigbo isi




    0



    0
  13. Udele sị na ọnweghị ihe jikọrọ ya na ọkpụ isi




    0



    0
  14. Isi waba nkịta ara, ọmajijiji amawa ụjọ




    0



    0
  15. Mụ ga akụtara gị isi abaghị okpu




    0



    1
  16. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Mazị Saị Nwenya: 2, Dọkịnta Nnamdị Achụkọ: 14. DỌKỊNTA NNAMDỊ ACHỤKỌ eturuwo ugo. N’ihi ya, ọ nwetala ihe nrite ego ekwentị Narị Naịra Ise (N500). Biko, ndi ụmụ nwanyị, oyi ụgụrụ, ọ ka ji unu




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.