15 Comments

  1. Ụkwu na-aga warawara, anya n’ele zamzam n’ele ya.




    0



    0
  2. Ka ụkwụ ha nwanyị,ya tụkwasị ya di ya




    0



    0
  3. Ugwu mụta mgbaji ụkwụ, agadị nwanyị amụta agakata ezughị ike




    0



    0
  4. Ukwu jie agu mgbada abiara ya ugwo




    0



    0
  5. Ukwu ka eji acho ihe dabara mmiri




    0



    1
  6. Etu ukwu efi si azo nala abughi ka okpa ya si azo




    0



    0
  7. ukwu gbachaa oso m’obu gbachaa egwu o naa n’ukwu




    0



    0
  8. Asaba ikpere ukwu ka osi eji oji i mara na mmiri di n’ulo ga agwu




    0



    0
  9. Ukwu na aga warawara anya na aga warawara n’ahu ya




    0



    0
  10. Ukwu na aga adighi akpo ukwu…ogwu amaghi ya, boturu amaa ya




    0



    0
  11. Nwata ụkwụ njenje ka okenye isi awọ ihe mara




    0



    0
  12. Mbe sị n’agha daa ya azọgbuo nwanyị dị ime, agha adaa ndị nwere ụkwụ azọgbuo nwanyị dị ime, ejide mbe gbọshie




    0



    0
  13. Anaghị eji ụkwụ abụọ elele omimi mmiri




    0



    0
  14. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Dọkịnta Nnamdị Achụkọ 6 , Mazị Olisa Ọhaefesị 8. MAZỊ OLISA ỌHAEFESỊ eturuwo ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.