51 Comments

  1. ofu mkpisi aka ruta mmanu ozuo ora onu




    0



    0
  2. Aka n’aga n’ike mgbe mgbe orutaghi aru oruta nsi




    0



    0
  3. Nne were aka nri tie nwata ihe, ya were aka ekpe kpoghachite ya azu




    0



    0
  4. Ka aka ra nwanyi ka o natukwasi di ya




    0



    0
  5. Kobe akpa ebe aka gi ga-elu




    0



    0
  6. Ihe agba n’aka ejighi enyo ele ya




    0



    0
  7. Onye ji ihe nwata welie ya elu, aka fuba ya ufu o wetue ya onye nwe ihe ewelu ya




    0



    0
  8. Obughi ihe ukwu efi n’azo nala ka aka ya na azo




    0



    0
  9. Aka mere azu gbaa ngongo, Ebe aka ruru onye mkpumkpu k’ona ekonye akpa ya, nwata kwoo aka o soro okenye rie nri. Ebe aka ruru nwanyi ka o na ekonye di ya. Onye gbara aka n’azo ala onye ji ji a na ako. Onye kworo aka tiere okuko aki. Aka aja aja n’ebute onu mmanu mmanu. Aka gbajiri igwe kpoo ya nku. Adighi agba aka ahu nwata eze.




    0



    0
  10. Adighi arapu isi aka agba uriom




    0



    0
  11. Aka nri kwụọ aka ekpe, aka ekpe akwụọ aka nri




    0



    0
  12. Onye ji ihe nwata welie aka ya elu, ike gwụ ya, ya ewetuo aka ya




    0



    0
  13. Nwanyị mụta isi ofe mmiri, di ya amụta ịpị ụtara aka wee suru ofe




    0



    0
  14. Nshịkọ anaghị ata arụ,ọbụ ịna aka ya bụ ihe na afụ ụfụ




    0



    0
  15. Aka na ikpere ala ka agụ ji enye nwa ya ara




    0



    0
  16. Onye aka abụọ adịghị mma




    0



    0
  17. Aka na-eweta more obula bu onye ohi




    0



    0
  18. Aka na-eweta mgbe obula bu onye ohi

    Ginikachi




    0



    0
    1. Author

      Nkea atgbuo onwe ya, hoo!haa!!




      0



      0
  19. Aka onye wetara Kansas eji eso ya

    Ginikachi




    0



    0
  20. Nwata kwochaa aka o soro ogaranya rie nri

    Ginikachi




    0



    0
  21. Eze aka ruru nwaa you know o na-atukwasi di ya

    Ginikachi




    0



    0
  22. Aka di onye mma, o hinye n’isi

    Ginikachi




    0



    0
  23. Aka Weta aka Weta onu eju

    Ginikachi




    0



    0
  24. Aka nwata kpata aku, okenye ejegbuo onwe ya n’ozi

    Ginikachi




    0



    0
  25. Aka jide akpu, egwu atugbuo ofee

    Ginikachi




    0



    0
  26. Mkpu okuko na-eti abughi ka ihe ji ya aka haa ya kama ka uwa nuru olu ya

    Ginikachi




    0



    0
  27. Aka nka bu uzu kpuru ihe isi gutara

    Ginikachi




    0



    0
  28. E were aka nri tufuo nkata nabali, chifoo ewere aka ekpe ga tuturu ya

    Ginikachi




    0



    0
  29. Ihe anaghi eme onye aka chi ya adighi n’izu onwu ya

    Ginikachi




    0



    0
  30. Wepu aka enwe n’ofe tupu o ghoo aka mmadu

    Ginikachi




    0



    0
  31. Anaghi achi utaba n’aka agba egwu okwo mma

    Ginikachi




    0



    0
  32. Ebe aka ruru nwaanyi ka o na-atukwasi di ya

    Ginikachi




    0



    0
  33. Aka gara n’otule arutaghi nsi, o ga-arutariri ahu

    Ginikachi




    0



    0
  34. Aka na ikpere ala ka ewu ji anu nne ya ara

    Ginikachi




    0



    0
  35. Mmadu o na-echere chi ya aka mgba.

    Ginikachi




    0



    0
  36. Onye aka ya ruru igwe sedatara m ya ka m juo ya ajuju

    Ginikachi




    0



    0
  37. Ejide ibe ji n’aka e were sawa ndi mmuo okwu

    Ginikachi




    0



    0
  38. Aka kpara eze udele o kwuo ndi mmuo chiri ya eze

    Ginikachi




    0



    0
  39. Aka mkpumkpu ekweghi mbe weta ihe di n’uko

    Ginikachi




    0



    0
  40. Aka na aka zu, a mara aka ka aka

    Ginikachi




    0



    0
  41. Akukata aka n’obi egosi ndi mmuo ebe ndu di

    Ginikachi




    0



    0
  42. Aka jie agu, mgbada abiara ya ugwo

    Ginikachi




    0



    0
  43. Aka ajaja n’ebute onu mmanu mmanu




    0



    0
  44. Ofu aka ruta mmanu ozuo oha onu




    0



    0
  45. Aka abụọ tikọta, o tigbuo ijiji




    0



    0
  46. Aka ejiri gbaa ilile ka a ga-eji gbaa ahụekere




    0



    0
  47. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Mazị Ọhaefesị 10, Dọkịnta Achụkọ 4, Nwa-ada Gịnịka 26, Oriakụ Dumebi 2, Mazị Saị 3. Chaị!!! Kelebụyaoooooo! NWA-ADA GỊNỊKACHUKWU eturuwo ugo site na inweta akara iri abụọ n’isii chara acha, n’agbanyeghị na nkea bụ mbụ ọ na-esonye n’asọmmpi a. Nwa-ada eritewo ego ekwentị Narị Naịra Ise (N500)




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

11 + 4 =