128 Comments

  1. Nwata na-ata akara na-ata ego ya




    0



    0
  2. Ebe nwata n’ebe ákwá atọ aka, nne ya n’anụghị ebe ahụ, nna ya anọrọ ya




    0



    0
  3. Enye nwata ihe na ya, ya ajụọ ma enyere ya na onye




    0



    0
  4. Nwata ụkwụ nje nje ka okenye ísí awọ ihe mara




    0



    1
  5. Ebe nwata n’ebute ọnụ mmanụ, ka ọna apụ oriri




    0



    0
  6. Agwọ emeghị ihe ojiri bụrụ agwọ, ụmụaka/nwata ewere ya gwurie egwu




    0



    1
    1. Mba, ọ bụ ụmụ nwanyị ( ọ bụghị nwata) ewere ya kee nkụ




      0



      0
  7. Okwu agwara nwa nwere nne ka nwa n’enweghị nne ji mara ihe




    0



    0
  8. Ọkụkụ nwata bụ ehi ya




    0



    0
  9. Ọchụ nwa ọkụkụ nwe ada, nwa ọkụkụ nwe mwemwe ọsọ




    0



    0
  10. Nwata atụrọ ilu kọwara ya, ego eji lụọ nne ya furu efo




    0



    0
  11. Ihe okenye nọrọ ala hụ, nwata rigoro elu ọgaghị ahụ ya




    0



    0
  12. Nwata kwọchaa aka,ya esoro okenye rie nri




    0



    0
  13. Ụdara sị ọbụ sọsọ ya mụtara nwa ana apịwa ọnụ




    0



    0
  14. Nwata kwuwaa ọnụ,ọ sị na ya ekwugbuo okenye n’okwu




    0



    0
  15. Onye ji ihe nwata welie aka elu,ike gwụ ya, ya ewetuo aka ya




    0



    0
  16. Nwata etughị etu wara ọgọdọ, ikuku eburu ya,buru ọgọdọ ya




    0



    0
  17. Asị nwata sawa ahụ, ọ sawa afọ ya




    0



    0
  18. Nwata bulie nna ya elu, akpa amụ nna ya awuchie ya anya




    1



    2
  19. Nwa ọhụrụ na-etu, ọdịka ọga aka nne ya




    0



    0
  20. Nwata n’erughị eru jụwa ihe gburu nna ya, ihe gburu nna ya egbuo ya




    0



    0
  21. Nwata ejighi ákụ, ojide ire ọma




    0



    0
  22. Nwata bido gbawa ashị amụ, ọ dịka ọ ga emeli ihe nna ya mere




    0



    1
  23. Nwa mara nna ya, amarala ndi chere ya n’elu ụwa




    0



    0
  24. Nwa enwe jọrọ njọ ma nne ya hụrụ ya n’anya




    0



    0
  25. Nwata akwo na azu amaghi n’ije di anya.
    Enye si na obu nwa ya bu na afo ka ya na agoro maka nke ya kwo na azu nwere ike ghoro utu racha
    Nwata choba nke ya oburu ajo nwa
    Nwata nnaya ziri ohi nakwa eji ukwu agbawa uzo




    0



    0
  26. Nwata nwoke anaghị ebu nna ya ụzọ amụta okpara




    0



    0
  27. Ọgọdọ g’eru nwata nga oruru ibe ya




    0



    1
    1. Mba, ọgọdọ ga-eru nwoke ebe(nga) o ruru ibe ya




      0



      0
  28. Nwa sị nne ya agaghị arahụ ụra, ụra agaghi adị ya n’anya




    0



    0
  29. Nwata dị ume ala, na-anọ n’oche nna ya




    0



    0
  30. Aka abụọ na ikpere ala ka agụ ji enye nwa ya ara




    0



    0
  31. Nwata buru mmanwụ ụzọ,ya na ọsọ, mmanwụ buru nwata ụzọ,mfemfe efezuo ya ahụ




    0



    0
  32. Nne udele mụọ nwa, ụmụ nnụnụ ebegbuo onwe ha na-ákwà




    0



    0
  33. Ọkụ nna gụnyere nwa ya n’aka anaghị eregbu ya




    0



    0
  34. Ngwere rigoro elu ọrjị abụghịzi nwata




    0



    0
  35. Ma ọnwụ egbughị nwata, ọ ga-eru ikenga/okenye




    0



    0
  36. Nwata tochaa, ọ chere ibe ya




    0



    0
  37. Nwata n’agba egwu sụrụgedee amaghị na egwu sụrụgedee bụ egwu ndi mmụọ




    0



    0
  38. Nwata takarịa ụkwa, egheere ya nsị ewu




    0



    0
  39. Ovee nwata ka la-achọ nwata nwata . Igbo Izugbe: Ofe nwata ka na-atọ nwata nwata




    0



    0
  40. Nwa a kwọ n’azụ amaghị na ije dị anya




    0



    0
  41. Madụ anaghị abụ nwata n’anụ o gburu




    0



    0
  42. Nwata rie awọ, ọ jụ anụ




    0



    0
  43. Nwata mụwa elu, nne ya amụwa akwa (cry)




    0



    0
  44. Nwata na-ata akara, na-ata ego ya




    0



    0
  45. Ebe nwata gara pata ejula, ọ ga ya ọzọ ọ pata ikpo nsị




    0



    0
  46. Mkpụgharị ka eji ere nwa mkpi




    0



    0
  47. Nwa ekweghị mbe ọmụmụ , ọ sị na nwunye di ya na-ele ya ajọ anya




    0



    0
  48. Nshịkọ gbara aji n’obi abụghịkwa nwa nshịkọ




    0



    0
  49. Nwa mbu agaghi ije nke mbu agaghi agba oso




    0



    0
  50. ỌGBỤGBA OKWE: Dọkịnta Achụkọ 31, Mazi Chidi Ezeh 4, Mazị Saị Nwenya 11. DỌKỊNTA NNAMDỊ ACHỤKỌ eturuwo ugo




    0



    0
  51. i found out my husband is taking viagra
    [url=http://viagrarow.com]generic viagra sildenafil[/url]
    viagra prolonged headache
    sildenafil generic
    what happens if you take viagra and drink alcohol




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

one × five =