Nwa-afọ Igbo arụọla ụgbọelu ọgbara ọhụrụ

Spread the love

Igbo di egwu!!!    Dọkịnta Nkemdilim Añụlịka Ọfọdile bụ onye mbụ rụrụ ụgbọelụ ọgbara ọhụrụ bụ Drone. Drone bụ ụgbọelu na-anya onwe ya. Dọkịnta Ọfọdile ji ọkwa Flaịt Leftenant n’Agha ụgbọelu mba Naịjiriya (Nigerian Air Force).

O nweteara nzere mmụta dọkịnta na ngalaba Control Engineering na Mahadum Leicester dị na mba Briteenụ.

Ebe ụmụ agbọghọ ndi ọzọ nọrọ na Big Broda Naija “BBN” na-ezuzu gharị, ezigbo nwanyị Igbo a etuwele onwe ya ugo

 

 

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published.