ỤKWỤ BỤ EZE

Spread the love

Egwu anaghị atụ afọ

o ji buru ụzọ

mana afọ sị ụkwụ ezula ike

 

Ụkwụ gharakwanụ, nọrọ

otu ebe, agụụ egbuo afọ.

ụkwụ kwooro afọ azọpụ ije

 

Egughee ụzọ, egughee ọnụ

ọnụ bụ ọriakụ ebe ibu ọrụ

na-anyigbu ụkwụ

Leave a Reply

Your email address will not be published.

16 − 16 =