NWOKE

Spread the love

ILU TAA BỤ MAKA NWOKE

20 Comments

  1. 1. Ana ekwu na ejighi ego eji alụrụ okorobịa nwunye, ụmụ nwanyị dị ime ana amụ nwoke nwoke.




    0



    0
  2. 2. Nwata nwoke anaghị ebu nna ya ụzọ amụta ọkpara




    0



    0
  3. 3. Nwata nwoke bido gbawa ajị amụ, ọ dịka ọ g’emeli ihe nna ya mere




    0



    0
  4. 4. Nwoke shinye nri n’ọkụ ma gawa ite nkwọ, ma o sighị n’elu nkwụ daa, nri o shinyere eree ọkụ.




    0



    0
  5. Author

    Nwoke na ibe ya ha bụ na ọnụ




    0



    0
  6. Author

    isi nwoke bụ isi ehi ọnaghi agbọ na ite




    0



    0
  7. 6. Nwoke anaghị ebu nna ya ụzọ amụta ọkpara




    0



    0
  8. 7. Mma nwoke bụ ego




    0



    0
  9. 8. Anaghị alị nwoke alị
    9. Mgbe amụrụ nwoke na mba ka amụrụ ibe ya.
    10. Ọgọdọ g’eru nwoke ebe oruru ibe ya




    0



    0
  10. 11. Nwoke na nna ya anaghị atụ amụ.
    12. Nwoke asaa, ama asaa




    0



    0
  11. 13. Isi nwoke anaghị atọ na mba/ama




    0



    0
  12. 14. Ahụ nwoke, ahụ ogwugwu imi ya.
    15. Nwoke n’enwe ezi(compound).
    16. Nwoke anaghị eduga nwanyi ị ga nyụọ nsị n’ọhịa.
    17. Nwoke na nwanyị anaghị akpa ụrị.
    18. Ebe nwoke na nwanne ya nwanyị n’egwu egwu, anaghị enwe ihe nrụnye




    0



    1
  13. 19. Nwoke bụ arụsi, otu ọbụla arụsị ha, ana eji aka abụọ ebu ya.
    20. Nwoke wụ nwoke.
    21. Ihe ana eji eme dimkpa bụ nwoke maka nwoke bụ dimkpa.
    22. Nwanyị di ya wụ nwoke,ụjọ anaghị atụ ya.




    0



    0
    1. 23. Nwoke amụ mmiri




      0



      0
  14. 23. Nwoke amụ mmiri.




    0



    0
  15. 24. Nwoke mụta itụ ashị, nwanyị ya amụta ịsị di ya anọghị n’ụlọ.
    25. Nwoke ishi n’ara ụdara sọsọ oge ụdara dara ya n’ụkwụ.
    26. Nwoke mara mma anaghị eto n’ala amusu.
    27. Nwoke mgba jiri egwu agba gbaa mgba ugboro abụọ, ya gbaa nke atọ, ya ejiri eriri afọ ya gbaa ya.
    28. Etokarịa nwoke ike, otu ụbọchị ewere nkịrịka akwa buru ya.
    29. Nwoke tochaa, o chere ibe ya.
    30. Nwoke iri, ama iri.
    31. Ọgụ nwoke, ọgọ pound.
    32. Nwoke na-alị ibe ya, aja ọcha n’agụ ya.(ọnwụ n’agụ ya)
    33. Nwoke iberibe(na amaghị ihe) anaghị ama mgbe ebufere ya na-ama nna ya.
    34. Anaghị ebufe nwoke na-ama nna ya.
    35. Nwoke ṅlụrụ ada ebiri ya, alụghị nwanyị n’oge.
    36. Nwoke gbara mgba ugboro abụọ, o nwere onye o meriri?
    37. Okenye nwoke tie akị n’elu okwute ma ohichaghị ya , aha ya anọrọ n’elu okwute ahụ




    0



    0
  16. 38. Nwoke gbuo agụ, ana ele ya, ana ele agụ ogburu




    0



    0
  17. 39. Nwoke mara obi nwanyị ya, o nye ya igodo ụzọ.
    40. Etokarịa nwoke ike, ya ebido buwe ụlọ ya n’isi.
    41. Ahụ nwoke ike, echebiri ya n’ụzọ.
    42. Nwoke ike abụọ na-aba mba ọgụ, ala n’enwe añụrị.
    43. Nwoke amụ dị mma, amaghị ihe onye ibi na-ahụ.
    44. Nwoke akwa mkpụrụ amụ ya buru ibu, ji ibi ụgwọ.
    45. Nwoke agwụchara ibi, afọ etoo ya, ajọ ọhịa n’akpọ ya.
    46. Okenye nwoke rie oke n’abalị, o nweghị onye hụrụ ya, ụmụ mmụọ hụrụ ya.
    47. Ihe nwoke n’eme dị ya n’obi.
    48. Nwoke n’eto, o chefuo ọnwụ.
    49. Anaghị eji ka obi hà(obi ukwu) amara nwoke ike.
    50. Nnụnụ kụrụ akwụ n’ubi nwoke, hụrụ ya n’anya.
    51. Egbuo nwoke ike n’ihu ọgụ, ozu ya g’ejupụta na mmerụ ahụ.




    0



    0
  18. 52. Nwoke n’anyụ mmamịrị ji ihe ukwu n’aka




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

15 − twelve =