Nsogbu anya

Spread the love

Ọ bụrụna nwa gị anaghị eme nkeọma n’ụlọ akwụkwọ, biko kpọrọ ya gaa na ezigbo ụlọ ọgwụ anya ka dọkịnta anya nyuochaa ya anya maka nsogbu anya ndi bekee n’akpọ “refractive error” nwere ike ime ụmụaka n’agba ọnyụ paa n’ụlọ akwụkwọ.

1 Comment

  1. Dọkịnta, ị ga adịooọ! Daalụ riṅne. ọ bụ sọ maka anya ka ị na-ede?




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

2 × two =