EGO/AKỤ/ỌGARANYA

 

 

EGO/AKỤ/ỌGARANYA

11 Comments

  1. Author

    aghara ndụ kpaa akụ, onye iro erie

  2. 1. Atụọra nwata ilu,kọwara ya, ego eji lụọ nne ya furu efu

  3. 2. Ezigbo aha ka ego

  4. 3. Ejighị akpata atụfuo abụ ọgaranya.
    4. Agwa ogbenye ihe eji abụ ọgaranya, ya asị ka ya bụrụ ogbenye ọbụ.

  5. 5. Nwata na-ata akara, na-ata ego ya.

  6. 6. Nwata ejighị akụ, ojide ire ọma

  7. 7. Agadị nwanyị kawa nka,ọdịka ejighị ego lụọ ya.

  8. 8. Enye ọgaranya ndụmọdụ, ụmụ odibo ha amụta ihe

  9. 1. Mkpụtọ ọgaranya ka ogbugbu ya njọ
    2. Ego dị n’ogwu
    3. Akụ na-esi obi ike
    4. Nwata kwọchaa aka, o soro ọgaranya rie ihe

    1. 4. Nwata kwọshaa aka o soro okenye rie nri, ọbụghị o soro ogaranya rie nri

  10. 9. Ọnụ ejiri biri akụ abụghị ọnụ eji akwụ ya

Leave a Reply

Your email address will not be published.