3 Comments

  1. Onwu egbuola ka a ruru aka.
    One’s na-egbu nwa nkita anaghi ekwe ya nu is nsi.
    Onwu egbughi obere nkwu, o ga- agho nnukwu nkwu.
    Onwu enwe enyi.
    Ura bu nwanne onwu
    Nwada Ngozi Nwarunta.




    0



    0
  2. 1. Ọnwụ g’egbu nwa nkịta, ọnaghị ekwe ya nụ ísì nsị.
    2. Okịrị sị na ya na-achọ ọnwụ,mana ọbụghị nke katapọọt.
    3. Ọnwụ amaghị eze.
    4. Ọnwụ gburu dike nweta ofege, ọ dọgbuo ya adọgbuo.
    5. Ụra g’eju onye nwụrụ anwụ afọ.
    6. Ọnwụ amaghị enyi.
    7. Ewu nwụrụ ọnwụ n’ọba ji abụghị agụrụ gburu ya.
    8. Ọkụkụ sị ihe ya ji ele anya n’elu ma na añụ mmiri bụ na ọnwụ n’egbu ya si n’igwe abịa.
    9. Oke nwụrụ ọnwụ n’akpa ọka abụghị agụrụ gburu ya.
    10. Ọnwụ egbughị nwa ewu, ọ ga-eru ikenga ewu.
    11. Onye ma nsọ ọnwụ.




    0



    0
  3. ỌGBỤGBA OKWE: Ngọzi Nwarụnta 5, Dọkịnta Achụkọ 7. DỌKỊNTA NNAMDI ACHỤKỌ eturuwo ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

twenty + twelve =