NDI NCHE EHI AMALITEKWALA IBU AGHA NA STEETI BENUE

Spread the love

 

Ndi ana-ahụta dịka ndi nche ehi kpọchirikwara ụzọ si Daudu gawa Gbajimba na obodo Tse Torkpande wee gbuo ọtụtụ ndi mmadụ n’ abalị ụbọchị ụka gara aga. Ndi so na ndi egburu dịka onye nta akụkọ anyị siri nụ gụnyere mmadụ abụa ndi obodo ahụ bụ ndi a chọpụtara aha ha dịka Kator Ayilaga nakwa Mazị Mzough.

Nanị nkeji ole na ole ka oga-ewe isi Tse Torkpande gaa Umenger, Mbadwem bụ ọnụmụmara (ward) di n’okpuru ochichi ime obodo Guma bụ ebe ndi nche ehi busoro agha ma gbukwa ọtụtụ ndi mmadụ n’izu ụka gara aga.

Leave a Reply

Your email address will not be published.