15 Comments

  1. Author

    1. Okwu baa n’ego, ogbenye esere ọnụ




    0



    0
  2. Author

    1. Okwu baa n’ego, ogbenye esere ọnụ
    2. E jighi ahụhụ anya isi
    3. onye ụbịam anaghị aza omeọkachie




    0



    0
  3. Author

    ụbịam dara onye nze adaghị ya gboo




    0



    0
  4. 1. Agwa ogbenye ihe eji abụ ọgaranya, ya asị ka ya bụrụ ogbenye ọbụ




    0



    0
  5. 2. Onye kpaa nkụ ahụhụ, ngwere abịara ya oriri.




    0



    0
    1. Mbanụ,ilu a na-atụ bụ maka ahụhụ (suffering), ọ bụghị maka ahụhụ (insect )




      0



      0
  6. A

    A gwa ogbenye ihe e ji aba ogaranya o si ka ya noro otu ya no.

    Nwa ogbenye puo eze, o tagbuo onye zuru ya.

    Ukpaka Miiri Onye Ubiam nwere ike ighooro ya ihe oma maobu ihe ojoo.
    Mmadu anaghi abu ogbenye buru amuusu.

    Nwada Ngozi Nwarunta




    0



    0
    1. Unwu/Ugani meturu ogaranya liri Ogbenye na ndu.
      Nwada Ngozi




      0



      0
  7. 3. Ogbenye adịghị eri anya ehi.
    4. Ihe anapụrụ ogbenye dị n’ime ahịa.
    5. Ájá bụrụ ego, onye ngwụrụ agaghị abụ ogbenye.
    6. Ọkụkụ nwa ogbenye bụ ehi ya.
    7. Ogbenye na ọgaranya anaghị abụ enyi.




    0



    0
    1. ỌGBỤGBA OKWE: Mazi Ikechukwu Oji (admin)8, Dọkịnta Achụkọ 5 , Nwa-ada Nwarụnta 5. MAZỊ IKECHUKWU ỌJỊ eturuwo ugo




      0



      0
  8. 1. E jighi ahụhụ anya isi
    2. Uche onye ọzọ bụụrụ onye ọzọ ahụhụ
    3. Nwa ogbenye kwusie okwu ike, a tụọrọ ya ụgwọ nna ya ji
    4. Onye ọnya ya matara ewi amaghị ahụhụ ndi gwuru ọnụ ewi tara




    0



    0
  9. 1. Ịhụ ọhịa edowere mgbe (ogbenye) gbalaga
    2.




    0



    0
  10. Mbidewe ogaranya abughi uru, o buru oghom.

    Nwada Ngozi




    0



    0
  11. Ewu nwa ogbenye bu ehi ya.

    Nwada Ngozi




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

1 × two =