30 Comments

  1. 1. Anụ laa taa, echi bụ nta
    2. Anụ gbaa ajọọ ọsọ, agbaa ya ajọọ egbe




    0



    0
  2. 3. Beta anụ, beta anụ, ọ bụ n’ahụ ehi




    0



    0
    1. Author

      Nke bụ ilu mana ọ bụghị ilu igbo




      0



      0
  3. 4.Nwata rie awọ, ọ jụ anụ




    0



    0
  4. 5. Onye sị na ya anaghị ata anụ nkịta, ya ahapụkwala mmiri ofe ya.




    0



    0
  5. 6. Agụ n’eme mkpọtụ, anaghị egbu anụ




    0



    0
  6. 7. Anụ nile baa n’ọkụ, amara nke gbara abụba




    0



    0
  7. 8. Ezuo ka áhá eri anụ udele, atọtuo ngịga




    0



    0
  8. 1. Kama anụ mụ matara n’ọnya ga-atagbum ya gbalaga.

    2. Anụ nwe mpi nwe mpi, evee ka ebule si ñụta mpi?

    3. Anụ tagburu nkita siri ike.

    4. Anụ kpọrọ nkụ na eju ọnụ




    0



    0
  9. onye anaghi ata anu eji chuo aja, arakwala mmiri ya




    0



    0
  10. 5. Etofee ka aha gbaa nta etokwuru ka aha eri anụ
    6. Nwata anu juru aka na eju nku aka achụ nkita.

    7. Anụ ekweghị ọtụta ekweghị onuno.

    8. Enwere ihe ana ewepu na anụ tupu erie anụ.




    0



    0
  11. 9. Okenye chọrọ ịta anụ oke, ya ewere eze keere ya ụmụaka.




    0



    0
  12. 9. Anụ nwa mkpi akarika ihe ana ahụ n’ọkụ.

    10. Ikpurikpu di na anụ bụ anụ

    11. Anụ enweghị odụdụ enweghị mmá.

    12. Ire bụ anụ onye ọbụna kpụ n’ọnụ mana onweghị onye nke ya kwere ọtụta.

    13. Anụ adighị mma ka ana ebejuru nwa ogbenye nkata




    0



    0
  13. 14. Anaghị enye nkita anụ ka odobe.

    15. Nwata na-ajụ ase nri ọ naghị ajụ ase anụ.




    0



    0
  14. 10. Ogwu sị na ya na-anọ n’ụlọ ya egbu anụ




    0



    0
  15. 11. Agụrụ anaghị egbu ọta anụ




    0



    0
  16. 16. Esinye anụ n’ọkụ ụz na abọ, njem nje egbue nwa nkita




    0



    0
  17. 17. Onweghị anụ na-amakwasi enwe miri n’isi.




    0



    0
  18. 18. Mmadụ anaghị abụ nwata na anụ ogburu.

    19. Enye nwata anụ kariri ya anya ojụọ asi ya nye ya onye?




    0



    0
  19. 20. Onye nna ya na-azụ atụrụ kwesiri ita anụ ebule.




    0



    0
  20. 21. Anụ ekweghị ogbugbu ekweghị ọbụbọ.




    0



    0
  21. 12. Nkịta anaghị ahapụ anụ tawa ọkpụkpụ
    13. Anụ dabara n’ime olulo gburu onwe ya.
    14. Onye ndidi n’eri anụ ọkpọọ
    15. Onye uche abụọ anaghị egbu anụ
    16. Onye bịara oge ewepụtara anụ n’ite amaghị ahụhụ atara sie anụ
    17. Anụ n’enweghị ọdụ, Chi ya na-egburu ya ijiji
    18. Ihe di ebe azụ di ebe anụ
    19. Udele na egbe anaghị azọ nri, udele n’eri ozu, egbe n’eri anụ
    20. Onye sị na ya anaghị ata anụ nkịta, ya arakwala mmịrị ya.
    21. Anụ ka nte mara n’ọnya nte




    0



    0
  22. 22. Anụ nganga mpi anaghị akpọ n’ite




    0



    0
  23. 22. Agbamie nta agbami erie anụ mara abụba.

    23. Onye gburu ehi jụ inye ụmụ nna ya anụ, ọ chọrọ ka ndi one tue ya ogbu ehi?

    24. Nwa oke amamihe si nwanna ya buru ya ụzọ gbue anụ ka ya mara ka ọ ga esi kenye ya anụ maka ụbọchị nke ya.

    25. Onye kpụrụ uche ikpọ ụmu nna ya oriri ga-akpụkwa uche anụ ja ga-ata




    0



    0
  24. 26. Anụ abụghị anụ na-akwazekari ọnya.

    27. Anụ fere nkọlọ ọzọ agụba.

    28. Asikwari na udele bụ anụ oriri, ndi gboo aka erichapụgo ya.

    29. Onye na-agba ka anụ na-egbu anụ.

    30. Anụ ana agba egbe ọ na-ata nri fi mma itụ egwu.




    0



    0
  25. 31. Ana-azọdị ozu mbe, anụ ha añaa ka-aga-abọta n’ime ya?

    32. onye anụ enyi eruteghị aka, ọ si na ọdi ike karia nkume.

    34. Anụ ji eze arị enụ mara osisi na-elu ilu.

    35. Nwata kpụ anụ n’ọnụ kuru ụra sịrị oke taa arụ n’ọnụ.

    36. Onye chọrọ ịnwa agadi nwanyi na-enye ya anụ enyi.




    0



    0
  26. 37. Anụ anaghị ajọru njọ na imeju.

    38. Nwa anu bu ụzọ na-añụ mmiri ọma.

    39. Anụ ọbụna kpaba na ngwuru ya, ka nsogbu ghara ịdị.




    0



    0
  27. Author

    1. Iji anụ n’aka abụghị ọtịta ya
    2. Ọnwụ egbula okenye ka ụmụaka mara na udele abụghị anụ oriri
    3. Nwata kputa uche ịga mmemme, ọ kpụta uche anụ
    4. onye naghara nwata anụ ga enye ya azụ
    5. Anụ e nyere mbe anaghị akọ ya akọ n’aka




    0



    0
  28. Author

    1. .Nkịta sị ka ebo ya ohi anụ ma sị ebola ya ebubo na ya rachara ose
    2. Anaghị enye nkịta anụ ka o jide
    3. Anụ a na-agba egbe ọ na-ata nri
    4




    0



    0
  29. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: sai nwenya (36), Dọkịnta Achụkọ (21) Admin, ikechukwu oji (6), jọe francis emeruem.(1).
    MAZỊ SAỊ NWENYA eturuwo ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.