6 Comments

  1. (1) Oke nọ n’ụlọ gwara oke nọ n’ọhịa na azụ dị na ngịga.
    (2) Onye ụlọ ya n’agba ọkụ anaghị achụ oke.
    (3) Onye bi n’ụlọ ugegbe anaghị atụ okwute.




    0



    0
  2. 4. Egbuo dike na ọgụ ụlọ, eruo na ọgụ agụ echeta ya




    0



    0
  3. (1) Okenye anaghị anọ n’ụlọ ewu amụọ n’ogbụ




    0



    0
  4. 5. Nwata ụkwụ nga nga ka okenye isi awọ nọ n’ụlọ ihe mara.
    6. Anaghị eji nti ekpuchi ụlọ




    0



    0
  5. 1. Akanshi (dwarf) si na nhulata bụ ugwu ụlọ
    2. Ejighi iwe oke esu ụlọ ọkụ
    3. Ụlọ adawaghị hapụ uko ( shelf )
    4. Anaghị awara onye ụlọ ọgọdọ mkpụda
    5. Onye banyere ụlọ nwanyị ọmụgọ mara ihe ọ mụrụ




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.