ỤTỤTỤ/ABALỊ/ CHI( DAYBREAK)

Spread the love

ỤTỤTỤ/ABALỊ/ CHI( DAYBREAK)

8 Comments

  1. 1. Ụbọchị nta, k’anyị chụọ n’owere nchị
    2. Ụbọcbị amụrụ dike na mba ka amụrụ ibe ya
    3. Nwanyị anyị nwanyị anyị, mgbe abalị ruru amara onye ọbụ nwanyị ya
    4. Ndi n’eje mposị abalị n’ahụ ukpara ndi mmụọ
    5. Were ehihie chọwa ewu ojii maka chị jie, ị gaghị ahụ ya anya ọzọ
    6. O ji ụtụtụ tụtụba na atụtụju akpa




    0



    0
  2. 7. Anaghị eji ụtụtụ amara njọ ahịa
    8. Mgbe onye ji teta bụ ụtụtụ ya




    0



    0
  3. 9. Ụsụ ma na ọ jọrọ njọ, wee eji abalị aga
    10. Ụjụ n’atụ agbara, o jiri abalị aga




    0



    0
  4. 10. Agụrụ gụrụ na ụtụtụ anaghị ese okwu




    0



    0
  5. (1) Nwanyi buru di ya uzo puta n’ututu, ya ezute ihe chere di ya




    0



    0
  6. 11. Egbujie osisi na ụtụtụ, ya akpọnwụọ na ehihie




    0



    0
  7. (2) Nwata na-eri ji ututu ututu, ji ga-agwu, ututu afodu




    0



    0
  8. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Dọkịnta Achụkọ 8, Chidera Unamba 2. DỌKỊNTA ACHỤKỌ eturuwo ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

eight + nine =