ỌNWỤ IKE!

Spread the love

Anyị ji obi mwute ekwuputa ọnwụ mberede nke ndi ụkọchukwu anyị nabọ: Rev. Fr. Joseph Gor nakwa Felix Tyolaha VC. Ndi ụkọchukwu nabọa nọ ọrụ n’ụlọ ụka St. Ignatius Ukpo-Mbalom, na steeti Benue. Ọbụ n’ụtụtụ taa ka ndi nchị ehi Fulanị gbagburu ndi ụkọchukwua. Ka-agbara ha egbe, Fr. Tyolaha nwụrụ ozugbo ahụ ebe Fr. Joseph nwụrụ ka-ọ gachara nwobere oge.

Ka anyị kpewe ekpere maka ezum ike mkpụrụobi ha na ndokwa.

Ọbụ Rev. Fr. Jude Ortese CSSp tinyere aka n’ọkwaa.

Leave a Reply

Your email address will not be published.