AGBAM-AKWỤKWỌ Ọ GHỌỌLA AGBAM-ỌTỌ?

Spread the love

N’isi nsoa ka eweputara ihe onyonyoo nke dị n’ akụkọa, nke bụ ebe otu nwagbogọbia yi akwa yewere akụkụ ahụ ya ekwesịghị ekwesị oghe.

Ọbụ eziokwu na rue mgbe anyị jiri banye ọrụ iweputara ọhaneze akụkọa, na anyị amatabeghị aha nwagbọgọbịaa, mana eri mgbe ahụrụ onyonyoo nwanyịaa n’ọba ozi ntanét, ọtụtụ ndi mmadụ akatọọla mmadụ ịdị n’ụdịa gbaa akwụkwọ, n’ihi na nkea pụrụ iduhie ọbụladị ụkọchukwu gbara ndia akwụkwọ ụzọ!

N’otu aka ahụ, ọtụtụ ndi mmadụ ekwuela na iyi ụdị akwaa gbaa akwụkwọ bụ ịkparị ọnọdụ alụm di na nwunye ma bụrụkwa nke na-akpasu Chineke iwe.

Leave a Reply

Your email address will not be published.