EGWU(FEAR)/EGWU/EGWUREGWU (PLAY)

EGWU(FEAR)/EGWU/EGWUREGWU (PLAY)

8 Comments

  1. 1. Egwu anaghị atụ agbara, ya ejiri abalị aga.
    2. Egwu anaghị atụ afọ oburu ụzọ.

  2. 3. Nshịkọ sị na egwuregwu laa nke ịchili aka elu, aka ya adịghịkwa ya

  3. 1. Agwo emeghi ihe o ji guru agwo, umuaka ewere ya gwurie egwu

  4. 1 Agwo emeghi ihe o ji buru agwo, umuaka ejiri ya gwurie egwu..

  5. 4. Mbe sị na ihe ya ji achịrị ihe egwu ya eme njem bụ maka ya ezute ndi egwu n’ụzọ

  6. 5. Mgbịrịgba amaghị na ezi n’atụ egwu ya

  7. 2. Onye na-atu egwu, na-ala na ihe

  8. ỌGBỤGBA OKWE: DỌKỊNTA ACHỤKỌ 5, CHIDERA UNAMBA 2. ỌGBỤGBA OKWE: DỌKỊNTA ACHỤKỌ eturuwo ugo

Leave a Reply

Your email address will not be published.