Nwa amadị ahụ aka ọrụ ya bụ ikpa ndi mmadụ ụka ọchị bụ Mazị John Okafọ nke eji “Mr Ibu” mara, na nwunye ya bụ Stella Maris mere emume ncheta agbam akwụkwọ ha, afọ nke atọ ya ụnyahụ. Nwunye ya nọrọ n’ọba ozi ‘Instagram’ kele Chukwu maka alum di naRead More →

Ndi bi n’Aba na-ekwu hoohaa, na ha agaghị eso eme ntụli aka ọchịchị ala anyị na-abịa nso, ma ọ bụrụ na gọọmenti ala anyị nakwa nke ndi steeti Abia, agaghị eleba anya na nsogbu ha nwegasịrị. Ọtụtụ n’ime ndi bi n’akụkụ aba dị iche iche dịka Mathew Avenue, Railway Avenue,Read More →

Rev. Chibuike Ezeokeke, onye nke jiri aka ya mee onwe ya pastọ n’ụlọ ụka ọ kpọrọ Holy Junction Prayer Ministry n’Okpo Ekwulobia nke steeti Anambra ma bụrụkwa onye ana-akụrụ mgbịrịgba ọnwụ n’ụlọ nkpọrọ dị n’Enugu, na-ebeputezi anya mmiri, na-ayọ ka Chineke zọpụta ya n’aka ọnwụ. Anọrọ n’Ekwulobia maa pastọ EzeokekeRead More →

Tinye igwe okwu rediyo gi na ụlọ mgbasa ozi ‘DREAM FM, 92.5’ n’ụtụta tata bụ abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Mee anyị nọ n’ime ya, malite n’elekere itolu rue na elekere iri nke ụtụtụa ka ị mara ka eke si anya anwụ n’ihe mmemme ha bụ ‘OLU NDIRead More →

Tinye igwe okwu rediyo gi na ụlọ mgbasa ozi ‘DREAM FM, 92.5’ n’ụtụta tata bụ abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Mee anyị nọ n’ime ya, malite n’elekere itolu rue na elekere iri nke ụtụtụa ka ị mara ka eke si anya anwụ n’ihe mmemme ha bụ ‘OLU NDIRead More →

Otu nna na nwa ya kpara ndi mmadụ ụka ọchị dị egwu n’otu ụlọ nkonye aka ime abalị n’obodo ana-akpọ Eldoret dị n’ọdịda anyanwụ nke Kenya. N’ihe dịka elekere iri na otu nke ime abalị ka nwokea nọrọ n’ebe ọ na-ekpori ndụ nepu anya hụ ka otu nwagbọbịa na otuRead More →

Ụka Katọlik nke dayọsis ukwu bụ Abụja ehiwala ubọchị Tusdee na-abia abia iji mee ngagharị udo maka igosiputa nwute ha maka ọbara ụmụ mmadụ ana-akwafụ ka nke anụmanụ n’ala anyị. N’akwụkwọ ozi ha wepụtara nke ọbụ aka na-achị yabụ nnukwu dayọsisi ahụ bụ John Cardinal Onayekan tinyere aka n’ime ya,Read More →

Onye isi ụka Alakụba n’ala anyị gbaa gburu gburu nakwa Sultan nke Sokoto bụ Alaji Sa’ad Abubakar nke atọ adọọla ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị ala anyị aka na ntị ka ha ghara ikwu okwu nkwutọ megide ndi ọzọ n’ala anyị. Sultan gwara ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị ka ha gbaa mbụRead More →

NAFDAC, ụlọ ọgwụ na-ahụ maka ihe gbasara ọgwụ na nri n’ala anyị ekwuola na osote onyeisiala Naịjirịa bụ Ọkammụta Yemi Osinbajọ enyela iwu ka ha laghachi n’ọdụ ụgbọmmiri ozigbo ozigbo. Iwu a biara ka o tebeghi aka Onyeisi NAFDAC bụ Mojisola Adeyeye boro ebubo na oke ịṅụ ọgwụike dị n’etiti ndịRead More →