MADỤ Spread the love MADỤ Share this:Click to share on Twitter (Opens in new window)Click to share on Facebook (Opens in new window)Click to share on Google+ (Opens in new window) Related 2018-05-07
A gaghị anọrọ mmadụ mmadụ na-eme mmụọ mmụọ. Ndị soro mmụọ gbuo mmadụ, soro mmadụ gawa akwa karịrị akarị. 0 0
Author ỌGBỤGBA OKWE: NGỌZỊ NWARỤNTA 10, NNAEMEKA IBE 9. NGOZỊ NWARỤNTA eturuwo ugo. Ụmụ nwanyị dịka ha etetala n’ụra, hoo!haa!! 0 0
A gaghị anọrọ mmadụ mmadụ na-eme mmụọ mmụọ.
Ndị soro mmụọ gbuo mmadụ, soro mmadụ gawa akwa karịrị akarị.
0
0
O nwere mmadụ ka onye nwere ego.
—Nwada Ngọzị
0
0
Wepụ aka enwe n’ofe tupu ọ ghọọ aka mmadụ.
0
0
Nwa mmụọ emegbula nwa mmadụ ma nwa mmadụ emegbula nwa mmụọ.
Nwada Ngọzị
0
0
Ọkọ kọwa mmadụ, ọ gakwuru mmadụ ibe ya ma ọ kọwa anụ ọhịa, ọ kọọ n’osisi.
0
0
Kà mmadụ hà bụ` ka isi na-awa ya hà.
0
0
Ebe mmadụ dara bụ ebe chi ya kwaturu ya.
0
0
Mmadụ agaghị eji mgbagbu ghara ọgụ.
0
0
Mmadụ agaghị eji mgbagbu ghara ọgụ.
Mmadụ agaghị ejiri ihere loo ụkwara.
Nwada Ngọzị
0
0
igbo si na ọkwanụ mmadụ ka eji aka
0
0
igbo si na mmadụ abụghi chi ibe ya
0
0
igbo si na ihe ana azi mmadụ bụ nwanne ya anaghi ezi mmadụ enyi
0
0
onye nwere mmadụ ka onye nwere ego
0
0
igbo si na mmadụ ka akụ
0
0
eliwe oke ehi, eliwe oke mmadụ
0
0
ọkwanụ onye ma mmadụ na egbụ ya
0
0
mmadụ abaghi eto mgbe ọzọ mara ihe mbe ọzọ
0
0
okwanụ ihe mmadụ nwere ka oji eme ọgọ
0
0
ỌGBỤGBA OKWE: NGỌZỊ NWARỤNTA 10, NNAEMEKA IBE 9. NGOZỊ NWARỤNTA eturuwo ugo
0
0
ỌGBỤGBA OKWE: NGỌZỊ NWARỤNTA 10, NNAEMEKA IBE 9. NGOZỊ NWARỤNTA eturuwo ugo. Ụmụ nwanyị dịka ha etetala n’ụra, hoo!haa!!
0
0