3 Comments

  1. 1. Onye bekarịa akwa onye nwụrụ anwụ, ọ dịka ọbụ ya gburu ya.
    2. Akwa ọkụkọ tie akị, ihere emee nkume.
    3. Akwa ọkụkọ dị mma iji eme iko anwụrụ, ma kụtụ ya aka.
    4. Dibịa gbaa ajọ afa, akwa ọkụkụ agbaa ajọ ọsọ.




    0



    0
  2. (1). Ebe nwata n’ebe akwa atụ aka, nne ya na-anọghị ebe ahụ, nna ya anọrọ ya.




    0



    0
  3. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Dọkịnta Achụkọ 4, Chidera Unamba 1.
    DỌKỊNTA ACHỤKỌ eturuwo ugo mana asọmmpi nkea erijughi afọ hoo!haa!!




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.