12 Comments

  1. Agbaghi uzo owelle mgba onaghi echi




    0



    0
  2. 1. Ụzọ maa mma, agaa ya ugboro abụọ.
    2. Onye amaghị ụzọ anaghị ejesi ike.




    0



    0
  3. 3. Onye Nna ya donyere oshi, n’eji ụkwụ agbawa ụzọ.
    4. Elibe ehi libe ụzọ, were ụzọ maka ụzọ anaghị agwụ agwụ




    0



    0
  4. 5. Onye ọma mmadụ n’egosị ya ụzọ ọma




    0



    0
  5. 6. Onye na-amaghị ụzọ iyi, ya sowe mpekere ite




    0



    0
  6. 7. Mbe sị na ihe ya ji achịrị ihe egwu ya eme njem bụ maka izute ndi egwu n’ụzọ




    0



    0
  7. 8. Ọbụghị otu ụzọ bara na ahịa




    0



    0
  8. 9. Onye buru chi ya ụzọ, ọgbagbuo onwe ya n’ọsọ




    0



    0
  9. 1. Mmuo na mmuo luba ogo,putara ha na uzo




    0



    0
  10. 10. Ana ebu ụzọ agụ otu tupu agụọ abụọ.
    11. Ana ebu ụzọ anọdị na oche tupu adabere na oche




    0



    0
  11. 12. Nwata nwoke anaghị ebu nna ya ụzọ amụta ọkpara.
    13. Nwata buru mmanwụ ụzọ, ya ọsọ. Mmanwụ buru ụzọ, mfemfe mfemfe.efezuo ya.




    0



    0
  12. ỌGBỤGBA OKWE: Dọkịnta Achụkọ 13, Dumebi Oji 1, Chidera Unamba 1. DỌKỊNTA ACHỤKỌ eturuwo ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

fifteen − six =