13 Comments

  1. 1. Oke bi n’ụlọ gwara oke bi n’ọhịa na azụ dị na ngiga




    0



    0
  2. 1. Oke soro nkwere maa mmiri, ya kọọla nkwere, ọgaghị akọrọ oke




    0



    0
  3. 2. Oke amakwala ama ata akpa dibịa, dibịa amakwala ama arụ oke ọnụ n’ọkụ




    0



    0
  4. 3. Oke nwụrụ n’ime akpa ọka abụghị agụrụ gburu ya




    0



    0
  5. 4. Onye ụlọ ya n’agba ọkụ anaghị achụ oke




    0



    0
  6. Anaghị eji iwe oke suo ụlọ ọkụ.

    Oke n’ọhịa, ngwere n’ụzọ




    0



    0
  7. A na-ekwu na oke tagburu nwa mmadụ, ngwere ejewe ịpị eze ya.




    0



    0
  8. Ọ bụ oke nọ n’ụlọ gwara nke bi n’ọhịa na azụ dị na ṅgịga.




    0



    0
  9. Aga m agwa gị ihe ọkụ ji ntị oke eme.




    0



    0
  10. Ọsọ bụ oke n’ọhịa, ngwere n’ụzọ




    0



    0
  11. Ihe dị be oke dị be ọgịnị.




    0



    0
  12. 5. Ọbụ oke ụlọ gwara oke ọhịa ebe ngiga dị.
    6. Ọchịchara bụ ome ihe eboro oke.
    7. Oke tara ọka afọ asaa abụghịzị obere oke.
    8. Onweghị ihe oke pụrụ ime akpa ọka.
    9. Ọkụkọ ntị ike aghaghị ịhụ ihe ọkụ ji nti oke eme.
    10. Oke jụrụ nkwere ma ha ọha.
    11. Agam egosị gị ihe ụmụ mmụọ ji ntị oke eme.
    12. Anaghị eji azụ afachi ọnụ oke.
    13. Anaghị enye oke azụ debe.
    14. Onye na-adịghị eri anụ oke, ya ejikwala eze eke anụ oke.
    15. Anaghị eji iwe oke esunye ụlọ ọkụ.
    16. Oke bute nri, ya agbaba na ngwungwu ụlọ.
    17. Oke gbachaa ọsọ, ọ g’ata akị.
    18. Oke gwụchaa n’ọhịa, nwa mbee abụrụ eze.




    0



    0
  13. OGBUGBA OKWE: Dokinta Achuko 16, Chidera Unamba 1, Ngozi Nwarunta 4. DOKINTA ACHUKO eturukwala ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.